ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha ezinụlọ ya | Davids |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
ngwa egwu | olu egwụ |
Sasha-Lee Davids amụrụ na Atlantis, Western Cape, South Africa bụ onye na-agụ egwu na onye meriri Idols oge 5 nke South Africa n'afọ 2009. Ọ bụkwa onye mmeri nke ihe ngosi TV nke afọ 2008 "Matrix" oge 2.